Authors
Linus Ositadimma Okereke
Ngalaba Amụmamụ Sayensi Asụsụ na Nzirịta ozi /Igbo
Mahadum Abịa Steet, Uturu
Osylofrank@gmail.com +2348074856850
Prof Monday Chibụdo Onụkawa
Ngalaba Amụmamụ Sayensị Asụsụ na Nzirịta ozi/Igbo
Mahadum Abịa Steet, Uturu
onukwawamc@gmail.com +234803761188
Prof. Roseline Ihuọma Ndimele
Ngalaba Amụmamụ Sayens Asụsụ na Nzirịta ozi/Igbo
Mahadum Abịa Steet, Uturu
ndịmeleabiastateuniversity.edu.ng +2348033402966
Ụmịedemede
Ndị Igbo bụ otu n’ime agbụrụ dị n’ụwa a ndị e jighi ihe
banyere nkwenye ha egwu egwu. N’ihi nke a ha naegosipụta nkwenye ha n’ihe ọ bụla ha na-eme.
Nkwenye ndị Igbo na-emetụta ekpemekpe, alụmalụ
nakwa usoro obibi ndụ ha dị iche iche nke jikọro ọnụ
bụrụ omenaala ha. Ọ bụ nke a mere ha ji esite n’ụdị aha ha na-aza egosipụta nkwenye ha nwere n’ihe dị iche
iche. Nchọcha a chọrọ inyocha ma chọpụta aha dị iche
iche ndị Igbo na-aza nke na-egosi nkwenye ha n’iwu
ọdịnaala ha. Nchọcha a bụ nchọcha enweọgụ nke e ji
ịgba ajụjụ ọnụ nweta njiatule e ji mee ya. Mbunuche
nchọcha a bụ ịchọpụta ma nye obere nkọwa banyere aha
dị iche iche ndị Igbo na-aza ndị gosipụtara nkwenye ha
n’ebe iwu ọdịnaala nọ. Iwu bụ ụkpụrụ doro anya a
tụpụtara e ji achịkwa omume ndị mmadụ iji hụ na e
nwere udo na ezi mmekọrịta n’obodo. Iwu ọdịnaala Igbo
na-emetụta ọnọdụ dị iche iche nakwa ihe dị iche iche ha
kwenyere na ya. Nchọpụta nchọcha a gosiri na e nwere
ọtụtụ aha ndị Igbo na-aza iji gosi nkwenye ha nwere ebe
iwu ọdịnaala ha dị. Ọchọcha a tụrụ aro ka ndị nchọcha
ndị ọzọ mekwuo nchọcha banyere aha ndị Igbo na
ekpemekpe ha.
Edensibịa
Achebe, C. (1984). Things Fall Apart. London:
Heinemann Educational Books Ltd.
Amadi, E.(2005). Ethics in Nigerian Culture. Ibadan:
Oluseyi Press.
Arinze R.N.(2001). Naming and Nursing of Children.
African Traditional Religion. Enugu: Rabboni
Nigeria Limited.
Crossman, A. (2018). Definition of anomie in sociology:
The theories of Emile Durkheim and Rober K. Merton. Retrieved from http://www.thoughtco.
com
Durkheim, E. (1987). The elementary forms of religious
life. Oxford, England: Oxford University Press.
Geertz, P. (2006). Person, time and conduct in Bali. An
essay in cultural analysis. Program cultural report
series. Yale: South East Asian Studies.
Houghton, R. (2011). American heritage: Dictionary of
the English language. Boston, MA: Houghton
Mifflin Harcourt Publishers.
Mbiti, J. S. (1977). African religion and philosophy.
London: Edinal.
Nwigwe, B. (2001). “Naming and being Philosophical
Investigation on Names and Objects with special
Reference to Igbo anthroponyms”. Retrieved
from www.naming.1phil212…//antro.com on
26, January, 2025.
Obaji, C. N. (1982). Language: Philosophical magazine.
Ikot Ekpene: Bigard. Memory Seminary Press.
Obiwulu, A. (2007). The role of law in Nigerian
democracy and global democracy [Lecture].
Awka, Nigeria: Nnamdi Azikiwe University.
Obodo, N. A. (2005). General principles of law. Enugu,
Nigeria: Academy Publishers.
Okafor, P.& Onebunne, J. (2019). Fundamentals of
Primary Religious and Moral Education. Awka:
FAB Anieh.
Okodo, I.(2009). African Traditional Religion and Human Values Among The Igbo People of
Eastern Nigeria In E.O. Inyama (ed.). Journal of
Religion and Society in African, 1(1) (pp.108-
112). Owerri): Department of Religious Studies,
Imo State University.
Ọnụkawa , M.(2016) .Gịnị Bụ Aha gị? Topical Issues On
Igbo Personal Naming In The Igbo Society. 24th
Inaugral Lecture, Abia State University, Uturu.
Aba : Labyrinths
Ọraegbunam, I. M. (2010). The principles and practice
of justice in traditional Igbo jurisprudence (pp.
53–83).
Sutherland, E. T. (1991). Marriage of Anansewa.
England: Longman.
Umeogu, B. (2012). Igbo African legal and justice
system: A philosophical analysis. Retrieved from
http://www.sciro.org/journal/ojpp
William, B. (2005). The New Encyclopedia Britannica,
Vol. 24 Marcropedia. U.S.A. Encyclopedia
Britannica Inc.
Ụmọ, C.U.na Ezema, O.C.(2007). Mkpanaka Akwụkwọ
Ọmụmụ Nchọcha n’Asụsụ na Omenala Igbo.
Nsụka: Ifedịmma Communication
